Jifem – Money Must be Made Lyrics and Mp3 Download

Jifem, Money Must Be Made, MMBM

Jifem – Money Must be Made (MMBM) featuring Chibyskee is a phenomenal Igbo rap song.

While many would suggest that the track, MMBM, reminisces of Phyno’s rap style, Jifem, an undergraduate of Mass Communication at the University of Nigeria, Nsukka, is another sleek rapper to incorporate his traditional language, English and Pidgin English into his flows and punchlines like the legendary Dagrin. Check out the lyrics of the song below while listening on Audiomack.

Jifem: Money Must be Made Lyrics Ft Chibyskee

(Chibyskee)
Nyem ego, ego
Oluwa nyem ego o
Ego oo oo o
Nyem ego oo oo o

(Jifem)
Okwa ego bụ na ndụ dị ụtọ
Ma ijirọ ego ịnọdụ na ụsọ
Onye ji igwu ka ewu na achọ
Mapụta ịzawa Ome na ụkọ

And ịma na onye ji ego ji ofor
Ego na akpọlụ ya ka ụbọ
Tụọ ndụ mmanụ na igbalụ mbọ
Na egbu efi maka nma dị nkọ

Olisa sọ gị kam na ene anya
And ebum n’obi na ịga emelụm ya
Nma bịanụ be gị gbalụ aka
Memụ ka imelụ ibe ọdim nma

Nyenụ m ego inyelụ Escobar mpa
Ma ọ kwanụ nke inyelụ Ifeanyi Ubah
Onye ogaziri na ọkwa ya nwe mba
Gọzie the boy, nyem akụ na ụba

Onye nwelụ ego butelu ike
Ife ọbụna omelụ na ede ude
Ọmabata men ekwebe ukwe
Obodo na ahasasi ma owebe iwe

Onye na ejirọ ego ejirọ ọnụ
Ife ọbụna omelụ na akụ ọlụ
Okwu ya nine bụ mba ana abarụ agụ
Adịrọ agụnye ya na ọnụ ọgụ

Money must be made nwanne
Hustle and be paid nwanne
Mgbọ igbalụ no go fade nwanne
Azọkwana brake nwanne

To all my guys na agba mbọ
Oluwa ga asụkwalụ gị ụzọ
And ịmakwa na ọ ga edukwazị gị ụnọ
Isolu ịbe gị kụchalụ ngwọ

(Chibyskee)
Nyem ego oo oo
Ego
Oluwa nyem ego o
Ego ooo
Nyem ego ooo…

(Just listen)

(Jifem)
N’ogbe kam si mapụta ije a
Na akụ hustle kam bute ike a
Ife mna emekwa bụ ofu ife a
Mga enwete ya, I believe that

The money might not be coming fast
Mana mga enwetekwa ya last last
Etu ọbụna osi bịa I don’t mind
Ife m believe bụ na ọkwa God’s plan

Ego melụ nwoke ji dị nma
Ego melụ nwoke ji dị mkpa
Tụrapụ ụmụnwa ka ịchụtagodu ego a
Maka ịnwete ya ịmenwuo order

Enwelụ ndị ego ha dịka echi
Enwelụ ndị ego ha ra ka enyi
Ndị na achizi money ka ana achị efi
Ịnwe ya like that kene chi

Ijirọ ego nwanne anọna ọdụ
Solu ibe gị mapụta iru ọgụ
Mana malụ na onye bu uzọr bụ God
Ijide ya nwanne iji odd

Olisa gozielum ndị ogbe
Ndị na agba mbọ kenye ha oke
Ka ndị tili okwe ritekwa okwe
Ka ndị chulu ogwe chutekwa ogwe

Mpa, gozielum bad meat
Ajọ anụ mụna ya so gba street
Agụ nwa sịrị ike ka concrete
Daddy ịma nọnwu back seat

Benetex onye ogbe
Money must be made onye eze
And anyị ga echutekwa ya ka ogwe
And ọga azukwara anyị ka orie

(Chibyskee)
Nyem ego oo oo
Ego
Oluwa nyem ego o
Ego ooo
Nyem ego ooo…

Outro
Ee nwanne
Onwelụ ndị ego ha ra ka echi
Ndị ego ha dị ka echi
Sọ mkpa ha bụ sọ ka esi eri the ego nwanne
Mna ekwu ndị dịka E-money
Anderson Obiagwu, Ibeto, Innoson
Ee Chukwu hazienụ my life ka ọdị ka nke ndịa mpa
Gozienụm with oil money ka imelụ Ifeanyi Ubah mpa,
Menụm eriwa ka Ruffcoin nwaaba, menụm ezege ka phynofino,
Mpa achọm idika boss, ee mpa 30 billion ga adịkwam nma na arụ,
I’ve got hustling in my veins, I put in work on a daily,
Ana m agba mbọ ka nwoke si agba ya mpa,
And asị na onye na alụ bụ onye na eri,
Sịkwa na ọ onye gbalụ ball na aracha oroma,
Mụwa agbago now mụwa agbago and ama na mga erikwa,
And ọga azụkwarụm ka osi zụọrụ ndị ibem,
Zụkwarụ men m’ nine na agba mbọ,
Nkea kam na ayọ gị mpa, and ebum na obi na ịga emerụm ya.
Its your boy Jifem
Money must be made.

Jifem: Money Must Be Made Mp3 Download

 Download Audio

About Francis Onyema

Francis Onyema is a passionate writer, blogger and digital marketer.

View all posts by Francis Onyema

Leave a Reply